Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | HOSIA 8-14

Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova

Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova

14:2, 4, 9

Iji ike gị niile jeere Jehova ozi na-eme ya obi ụtọ, na-abakwara gị uru

MMEKỌRỊTA GỊ NA JEHOVA

  1. Nye Jehova àjà otuto gị

  2. Jehova ga-agbaghara gị mmejọ, mee ka i nweta ihu ọma ya, gị na ya abụrụkwa enyi

  3. Ị ga-ahụ uru dị n’ime ihe Jehova kwuru, ị ga na-enwekwukwa mmasị ịdị na-eto ya

Olee ụzọ ndị m nwere ike isi jiri ike m niile jeere Jehova ozi?