Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

Ọktoba 2-​8

DANIEL 7-9

Ọktoba 2-​8
  • Abụ nke 116 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Amụma Daniel Kwuru Gbasara Ọbịbịa Mesaya”: (Nkeji 10)

    • Dan. 9:24​—⁠Àjà ahụ Jizọs chụrụ mere ka e nwee mgbaghara mmehie (it-2-E 902 ¶2)

    • Dan. 9:25​—⁠Mesaya ahụ bịara ná ngwụcha izu nke izu iri isii na itoolu ahụ (it-2-E 900 ¶7)

    • Dan. 9:​26, 27a​—⁠E gburu Mesaya n’etiti izu nke izu iri asaa ahụ (it-2-E 901 ¶25)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Dan. 9:24​—⁠Olee mgbe e tere “Ebe Nsọ Kasị Nsọ” mmanụ? (w01 5/⁠15 27)

    • Dan. 9:27​—⁠Olee ọgbụgba ndụ e mere ka ọ dịrị irè maka ọtụtụ ndị ruo ná ngwụsị nke izu iri asaa ahụ ma ọ bụ n’afọ 36 O.N.K.? (w07 9/⁠1 20 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Dan. 7:​1-10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ndị nkwusa ume ịgaghachi na nke onye gosiri mmasị n’egbughị oge.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ