Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2017

Ọktoba 16-​22

HOSIA 1-7

Ọktoba 16-​22
  • Abụ nke 18 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Bụ Chineke Na-ahụ n’Anya, Olee Maka Gịnwa?”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Hosia Na-ekwu.]

    • Hos. 6:​4, 5​—⁠Obi adịghị Jehova ụtọ maka enweghị ịhụnanya ndị Izrel (w10 8/⁠15 25 ¶18)

    • Hos. 6:6​—⁠Jehova na-enwe obi ụtọ ma anyị na-egosi na anyị hụrụ ya n’anya (w07 9/⁠15 16 ¶8; w07 6/⁠15 27 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Hos. 1:7​—⁠Olee mgbe e gosiri Juda obi ebere ma zọpụta ya? (w07 9/⁠15 14 ¶7)

    • Hos. 2:18​—⁠Olee otú amaokwu a si mezuo n’oge gara aga, oleekwa otú ọ ga-esi emezu n’ọdịnihu? (w05 11/⁠15 20 ¶16; g05-E 9/⁠8 12 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hos. 7:1-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Jọn 5:3​—⁠ Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Diut. 30:​11-14; Aịza. 48:​17, 18​—⁠Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ka ọ gaa na jw.org/⁠ig. (Gụọ mwb16.08 8 ¶2.)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 12-13 ¶16-18​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ