Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe otu nwanna na-enye mmadụ traktị Ga-adị Ndụ Ọzọ na Tuvalu

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Ọktoba 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Teta! resentations for Awake! nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ nke bụ́ eziokwu banyere otú e si ahụ Chineke n’anya. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Amụma Daniel Kwuru Gbasara Ọbịbịa Mesaya

Akwụkwọ Daniel isi itoolu kwuru ihe gosiri mgbe Mesaya ga-abịa. Olee ihe ndị ọzọ amụma a kwuru banyere ha?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Ị Ga-esi Bụrụ Onye na-amụchi Okwu Chineke Anya

Ịmụchi Baịbụl anya nwere ike ime ka okwukwe gị sie ezigbo ike. Ma, olee ebe i ga-esi bido ebido?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Maara Ọdịnihu Ndị Eze

Jehova si n’ọnụ Daniel onye amụma mee ka amata gbasara alaeze ukwu dị iche iche ga-ebili ma daa na ndị eze ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Bụ Chineke Na-ahụ n’Anya, Olee Maka Gịnwa?

Olee ihe na-eme ka mmadụ nwee ezigbo ịhụnanya? Olee ihe anyị ga-amụta n’ihe mere n’etiti Hosia na Goma nwunye ya na-akwa iko?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova

Iji ike anyị niile jeere Jehova ozi na-eme ya obi ụtọ, na-abakwara anyị uru. Olee ihe Jehova na-ewere ka àjà kachanụ mmadụ nwere ike ịchụrụ ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Ndụ Gị Niile Na-eto Jehova

Ndụ bụ onyinye dị oké ọnụ ahịa Chineke nyere anyị. Anyị na-agbasi mbọ ike iji ike anyị na nkà anyị na-eto Jehova, bụ́ isi iyi nke ndụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ụmụ Unu Ndị Ikom na Ụmụ Unu Ndị Inyom Ga-ebukwa Amụma”

Olee otú anyị nwere ike isi nyere ndị e tere mmanụ aka ịna-ebu amụma?