Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọktoba 2016

Ọktoba 24-30

ILU 17-21

Ọktoba 24-30
  • Abụ nke 76 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 17:5—Olee otu ihe mere anyị kwesịrị iji lezie anya mgbe anyị na-ahọrọ ụdị ntụrụndụ anyị ga-enwe? (w10 11/15 6 ¶17; w10 11/15 31 ¶15)

    • Ilu 20:25—Olee otú ihe e kwuru ebe a ga-esi baara ndị di na nwunye na ndị na-akpa maka ọlụlụ uru? (w09 5/15 15-16 ¶12-13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 18:14–19:10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe—Gosizie ya vidio Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 57 ¶14-15—Mee ka ọ ghọta na o kwesịrị ịna-eji ejiji dị mma ma ọ bịawa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ