Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌKTOBA 2016

Ọktoba 10-16

ILU 7-11

Ọktoba 10-16
  • Abụ nke 32 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”: (Nkeji 10)

    • Ilu 7:6-12—Onye na-enweghị ezi uche na-abanyekarị ná nsogbu ga-emebi mmekọrịta ya na Jehova (w00 11/15 29-30)

    • Ilu 7:13-23—Ime mkpebi ndị na-adịghị mma nwere ike ịkpatara mmadụ ezigbo nsogbu (w00 11/15 30-31)

    • Ilu 7:4, 5, 24-27—Amamihe na nghọta ga-echebe anyị (w00 11/15 29, 31)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 9:7-9—Gịnị ka otú anyị si ewere ndụmọdụ na-egosi banyere anyị? (w01 5/15 29-30)

    • Ilu 10:22—Olee ụzọ dị iche iche Jehova si agọzi anyị taa? (w06 5/15 26-30 ¶3-16)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 8:22–9:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 5 2016. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 5 2016. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 186-187 ¶5-6—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ