Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EMỌS 1-9

“Chọọnụ Jehova, Ka Unu Wee Dịrị Ndụ”

“Chọọnụ Jehova, Ka Unu Wee Dịrị Ndụ”

5:6, 14, 15

Gịnị ka ịchọ Jehova pụtara?

  • Ọ pụtara ịna-amụ gbasara Jehova na ịna-eme ihe iwu ya kwuru

Olee ihe ndị ụmụ Izrel mere mgbe ha kwụsịrị ịchọ Jehova?

  • Ha kwụsịrị ‘ịkpọ ihe ọjọọ asị na ịhụ ezi ihe n’anya’

  • Ha nọ na-eme ihe masịrị ha

  • Ha leghaara ndụmọdụ Jehova anya

Olee ihe ndị Jehova nyere anyị ga-enyere anyị aka ịna-achọ ya?