Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

Nọvemba 6-​12

EMỌS 1-9

Nọvemba 6-​12
  • Abụ nke 144 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Chọọnụ Jehova, Ka Unu Wee Dịrị Ndụ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Emọs Na-ekwu.]

    • Emọs 5:4, 6—Anyị kwesịrị ịmara Jehova, na-emekwa uche ya (w04 11/15 24 ¶20)

    • Emọs 5:14, 15—Anyị kwesịrị ịhụ iwu Jehova n’anya, kpọọ ihe ọjọọ asị, hụkwa ezi ihe n’anya (jd 90-91 ¶16-17)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Emọs 2:12—Olee otú anyị ga-esi mee ihe amaokwu a na-akụziri anyị? (w07 10/1 14 ¶8)

    • Emọs 8:1, 2—Gịnị ka “nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ” nọchiri anya ya? (w07 10/1 14 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Emọs 4:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ