Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

Nọvemba 27–Disemba 3

NEHỌM 1–HABAKỌK 3

Nọvemba 27–Disemba 3
  • Abụ nke 154 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Mụrụ Anya ma Na-anụ Ọkụ n’Obi n’Ofufe Jehova”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Nehọm Na-ekwu.]

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Habakọk Na-ekwu.]

    • Hab. 2:1-4—Iji bụrụ ndị a ga-azọpụta n’ụbọchị ikpe Jehova na-abịanụ, anyị kwesịrị ‘ịna-atụ anya ya’ (w07 11/15 10 ¶3-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Nehọ. 1:8; 2:6—Olee otú e si bibie Ninive? (w07 11/15 9 ¶2)

    • Hab. 3:17-19—N’agbanyeghị na ihe nwere ike ịtara anyị akpụ tupu Amagedọn nakwa n’Amagedọn, olee ihe nwere ike ime ka anyị nwee obi ike? (w07 11/15 10 ¶10)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hab. 2:15–3:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) hf—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) hf—Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara broshọ n’ozi ụlọ n’ụlọ.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.03 3-5—Isiokwu: Ì Nwere Ike Inye Aka n’Ọgbakọ Unu?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ