Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAỊKA 1-7

Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị?

Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị?

6:6-8

Jehova maara ebe ike anyị ruru. O nwetụdịghị mgbe ọ na-atụ anya ka anyị mee ihe anyị na-agaghị emeli. N’anya Chineke, mmekọrịta anyị na ụmụnna anyị dị ezigbo mkpa n’ofufe anyị na-efe ya. Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Jehova na-anabata ofufe anyị, anyị ga na-egosi ụmụnna anyị ịhụnanya ma na-akwanyekwara ha ùgwù.