Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

Nọvemba 20-⁠26

MAỊKA 1-7

Nọvemba 20-⁠26
  • Abụ nke 26 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị?”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Maịka Na-ekwu.]

    • Maị. 6:6, 7—Ofufe anyị na-efe Chineke abaghị uru ọ bụla ma ọ bụrụ na anyị anaghị emeso mmadụ ibe anyị ihe otú dị mma (w08 5/15 6 ¶20)

    • Maị. 6:8—Ihe Jehova na-achọ n’aka anyị bụ ihe anyị ga-emeli (w12 11/1 22 ¶4-7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Maị. 2:12—Olee otú amụma a si mezuo? (w07 11/1 15 ¶5)

    • Maị. 7:7— Gịnị mere anyị kwesịrị iji ‘na-echere’ Jehova? (w03 8/15 24 ¶20)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Maị. 4:1-10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 83:18—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 3:14—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 132 ¶20-21.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ