Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2017

Nọvemba 13-​19

OBEDAYA 1–JONA 4

Nọvemba 13-​19
  • Abụ nke 42 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2017—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2017—Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gwa ya gbasara otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ld 12-13—Họrọ foto ndị nke unu ga-atụle.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ