Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2016

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá”

“Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá”

Ezigbo nwaanyị na-eme ka di ya nwee aha ọma. N’oge Eze Lemuel, nwoke lụtara ezigbo nwaanyị na-abụ “onye a ma ama n’ọnụ ụzọ ámá.” (Ilu 31:23) N’oge anyị a, ọ bụ ụmụnna nwoke ndị a na-akwanyere ùgwù n’ọgbakọ na-abụ ndị okenye na ndị ohu na-eje ozi. Ọ bụrụ na ha lụrụ nwaanyị, ihe ga-eme ka ha na-eje ozi ha bụ ma nwunye ha na-akpa àgwà ọma ma na-akwado ha. (1 Tim. 3:4, 11) Ha anaghị eji ndị nwunye ha ndị a na-akpa àgwà ọma egwu egwu. Ọgbakọ anaghịkwa eji ha egwu egwu.

Otú ezigbo nwaanyị ga-esi na-akwado di ya n’ọrụ ọ na-arụ n’ọgbakọ bụ . . .