Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2016

Nọvemba 21-27

EKLIZIASTIS 7-12

Nọvemba 21-27
  • Abụ nke 41 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Cheta Onye Okike Ukwu Gị n’Oge Ị Bụ Okorobịa”: (Nkeji 10)

    • Ekli. 12:1—Ndị na-eto eto kwesịrị iji oge ha na ike ha jeere Jehova ozi (w14 1/15 18 ¶3; 22 ¶1)

    • Ekli. 12:2-7—“Oge ọdachi,” ya bụ, nsogbu ndị ha na nká so aga ebidobeghị kpawa ndị na-eto eto aka (w08 11/15 23 ¶2; w06 11/1 16 ¶9)

    • Ekli. 12:13, 14—Ijere Jehova ozi bụ ihe kacha mma i nwere ike iji ndụ gị mee (w11 11/1 21 ¶1-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ekli. 10:1—Olee ihe anyị na-amụta n’amaokwu Baịbụl a? (w06 11/1 16 ¶5)

    • Ekli. 11:1—Gịnị ka ‘izipụ achịcha gị n’elu mmiri’ pụtara? (w06 11/1 16 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 10:12–11:10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tim. 3:1-5—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 44:27–45:2—Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 26 ¶18-20—Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ