Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Nọvemba 2016

Nọvemba 14-20

EKLIZIASTIS 1-6

Nọvemba 14-20
  • Abụ nke 66 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2016—Nye ya kaadị JW.ORG.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2016—Jiri ekwentị ma ọ bụ tablet gụọrọ ya Baịbụl.

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs peeji nke 22-23 para. 11-12—Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ