50:4-7

  • Ndị Izrel chegharịrị echegharị ga-aṅụrị ọṅụ mgbe Jehova ga-eme ka ndị dọọrọ ha n’agha tọhapụ ha

  • Ha ga-eme ka ọgbụgba ndụ ha na Jehova dịghachi ọhụrụ. Ha ga-emekwa ogologo njem laghachi Jeruselem iji maliteghachi ofufe Jehova

50:29, 39

  • Ndị Babịlọn dị mpako ga-atarịrị ahụhụ mmekpọ ọnụ ha mekpọrọ ndị Jehova

  • Babịlọn mechara bụrụ ebe tọgbọọrọ n’efu dị ka e buru n’amụma