Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Mee 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova

Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova

Ụlọ Nzukọ Alaeze abụghị ụlọ nkịtị, kama, ọ bụ ụlọ anyị na-anọ efe ofufe e nyefere Jehova. Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị ga-esi nye aka n’ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze? Leenụ vidio bụ́ Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova zaakwanụ ajụjụ ndị a:

  1. Olee uru Ụlọ Nzukọ Alaeze na-abara anyị?

  2. Gịnị mere o ji dị mkpa ịna-edebe Ụlọ Nzukọ Alaeze ọcha na ịna-elekọta ya anya nke ọma?

  3. Olee onye kwesịrị ịna-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze?

  4. Gịnị mere o ji dị mkpa izere mmerụ ahụ́, oleekwa ihe ndị ị hụrụ na vidio a ga-enye aka izere mmerụ ahụ́?

  5. Olee otú onyinye anyị ga-esi ewetara Jehova nsọpụrụ?

OLEE OTÚ M GA-ESI ENYE AKA?