Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Mee 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 39-43

Jehova Ga-akwụghachi Onye Ọ Bụla Dị Ka Ọrụ Ya Si Dị

Jehova Ga-akwụghachi Onye Ọ Bụla Dị Ka Ọrụ Ya Si Dị

Zedekaya nupụụrụ Jehova isi ma jụ ịchịliri Babịlọn aka elu

39:4-7

  • E gburu ụmụ Zedekaya n’ihu ya, rụkpọsịa ya anya, tụọ ya ịga ọla kọpa, tụzie ya mkpọrọ na Babịlọn

Ibed-melek tụkwasịrị Jehova obi, ihe banyere onye amụma Jehova bụ́ Jeremaya nọkwa na-echu ya ụra

39:15-18

  • Jehova kwere nkwa ichebe Ibed-melek mgbe a ga-ebibi Juda

Jeremaya ji obi ike kwusaa ozi Chineke ruo ọtụtụ afọ tupu e bibie Jeruselem

40:1-6

  • Jehova chebere Jeremaya mgbe a nọchibidoro obodo Jeruselem, meekwa ka ndị Babịlọn tọhapụ ya