Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Mee 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu

Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu

LEENỤ VIDIO BỤ́ JEHOVA ANAGHỊ ECHEFU ỊHỤNANYA UNU, ZAZIENỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee nsogbu ndị ha na nká so aga?

  • Olee ezigbo àgwà ndị kara nká na-enwe?

  • Ọ bụrụ na ị katala ahụ́, olee otú Levitikọs 19:32 na Ilu 16:31 ga-esi gbaa gị ume?

  • Olee otú Jehova si ele ndị ohu ya katarala ahụ́ anya n’agbanyeghị na ha anaghị ejekwa ozi otú ha si eje na mbụ?

  • Olee ihe Jehova chọrọ ka anyị na-eme, ọ bụrụgodị na anyị emeela agadi?

  • Olee otú ndị agadi nwere ike isi gbaa ndị na-eto eto ume?

  • Olee otú nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị merela agadi si gbaa gị ume na nso nso a?