Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Mee 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 32-34

Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel

Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

32:9-14

  • Jeremaya bidoro ịga okwu ala ahụ Jehova sị ya zụta.

33:10, 11

  • Jehova kwere nkwa ịgbaghara ndị a dọọrọ n’agha nabatara ịdọ aka ná ntị ya, kpọghachitekwa ha n’ala Izrel. Ihe a o mere gosiri na ọ bụ onye obiọma.

Olee otú Jehova sirila gosi gị obiọma ya?