• Abụ nke 138 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel”: (Nkeji 10)

    • Jere. 32:6-9, 15​—Jehova gwara Jeremaya ka ọ zụta ala iji gosi na a ga-akpọghachite ndị Izrel (it-1-E 105 ¶2)

    • Jere. 32:10-12​—Jeremaya mere ihe gbasara ala ahụ ọ zụtara n’ụzọ iwu kwadoro (w07 3/15 11 ¶3)

    • Jere. 33:7, 8​—Jehova kwere nkwa ‘ịsachapụ njehie’ ndị ahụ a dọọrọ n’agha (jr 152 ¶22-23)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 33:15​—Onye bụ “ome” ahụ ga-epuru Devid? (jr 173 ¶10)

    • Jere. 33:23, 24​—Olee “ezinụlọ abụọ” ebe a na-ekwu banyere ha? (w07 3/15 11 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 32:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ịna-egosi ndị mmadụ vidio ahụ kwuru gbasara broshọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 6

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 67-71)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 12 ¶1-8, na “igbe dị na peeji 121

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 23 na Ekpere