Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe ụmụnna na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze ha na Swizaland

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mee 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ gbasara Alaeze Chineke. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Gosiri na A Ga-akpọghachite Ndị Izrel

Olee nkwa Jehova kwere ndị Izrel mgbe ọ gwara onye amụma Jeremaya ka ọ gaa zụta ala ahụ? Olee otú Jehova si gosi na ya dị obiọma?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ibed-melek​—⁠Nwoke Nwere Obi Ike na Obiọma

Ibed-Melek katara obi ma hụ na ya gakwuuru Eze Zedekaya. Ma, ọ gosikwara na ọ nwere obiọma n’ebe Jeremaya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova

Ebe anyị na-anọ efe ofufe bụ ebe a kpọkwasịrị aha Chineke, n’ihi ya, anyị kwesịrị ịgba mbọ na-edebe ya ọcha ma na-elekọta ya. Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị ga-esi nye aka na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Ga-akwụghachi Onye Ọ Bụla Dị Ka Ọrụ Ya Si Dị

A gaghị akọwa akụkọ mbibi Jeruselem ghara ịkpọtụ Jeremaya onye amụma na Eze Zedekaya aha, ma ihe ha mere n’oge ahụ dị iche iche.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu

How does Jehovah view his loyal servants whose ministry is limited by advancing age?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Kwụsị ‘Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu’

Barọk na-efe Jehova, na-enyekwara Jeremaya aka, ma, o nwere mgbe ụkwụ ya gbụchapụrụ. Gịnị ka Barọk ga-eme ma ọ bụrụ na ọ chọghị ka mbibi a ga-ebibi Jeruselem taa isi ya?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-agọzi Ndị Dị Umeala n’Obi ma Na-enye Ndị Dị Mpako Ntaramahụhụ

Ndị Babịlọn dị mpako mekpọrọ ndị Jehova ọnụ. Jehova tọhapụrụ ndị Izrel a dọrọ n’agha. Ma, gịnị ka e mechara mee Babịlọn?