AMAOKWU

AMỤMA

MMEZU YA

Abụ Ọma 22:1

Ọ ga-adị ka Chineke ọ̀ hapụrụ ya

Matiu 27:46; Mak 15:34

Abụ Ọma 22:7, 8

A ga-akwa ya emo mgbe ọ nọ n’elu osisi ịta ahụhụ

Matiu 27:39-43

Abụ Ọma 22:16

A ga-akpọgide ya n’osisi

Matiu 27:31; Mak 15:25; Jọn 20:25

Abụ Ọma 22:18

A ga-efe nza maka uwe ya

Matiu 27:35

Abụ Ọma 22:22

Mkpa ya ga-abụ ime ka ndị mmadụ mara aha Chineke

Jọn 17:6