Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Mach 2017

Mach 20-26

JEREMAYA 8-11

Mach 20-26
  • Abụ nke 117 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 9:24—Olee ụdị ịnya isi na ụdị nganga nke dị mma? (w13 1/15 20 ¶16)

    • Jere. 11:10—Gịnị mere Jeremaya ji gụnye alaeze ebo iri nke dị n’ebe ugwu n’ihe o kwuru, n’agbanyeghị na Sameria adaala kemgbe afọ 740 T.O.N.K.? (w07 3/15 9 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 11:6-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na isiokwu wp17.2—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na isiokwu wp17.2—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ld pp. 4-5 (Họrọ foto ndị nke unu ga-atụle.)—Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ