Jizọs si na nwata jiri ofufe Chineke kpọrọ ihe ma na-asọpụrụ ndị mụrụ ya. Ndị na-eto eto kwesịrị iṅomi ya.

Ndị na-eto eto, olee otú unu ga-esi na-eme ihe ndị a na-esonụ ka Jizọs?

  • 2:41, 42

    Ime ihe ndị gbasara ofufe Chineke

  • 2:46, 47

    Ịghọtakwu ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru

  • 2:51, 52

    Ịsọpụrụ ndị mụrụ unu