●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi ama ihe ga-eme n’ọdịnihu?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 46:10

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee amụma Baịbụl ndị anyị na-ahụ ka ha na-emezu taa?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee amụma Baịbụl ndị anyị na-ahụ ka ha na-emezu taa?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 24:6, 7, 14

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-eme ma “ọgwụgwụ” ụwa gachaa?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Gịnị ga-eme ma “ọgwụgwụ” ụwa gachaa?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:4

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: N’ebee ka amụma Baịbụl a ga-emezu?