Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jun 2017

Jun 26–​Julaị 2

EZIKIEL 6-10

Jun 26–​Julaị 2
  • Abụ nke 141 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • À Ga-aka Gị Akara Maka Nzọpụta?”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 9:​1, 2​—⁠Anyị ga-amụta ọtụtụ ihe bara uru n’ọhụụ Ezikiel (w16.06 16-17)

    • Ezik. 9:​3, 4​—⁠N’oké mkpagbu, a ga-aka ndị nabatara ozi ọma anyị akara maka nzọpụta

    • Ezik. 9:​5-7​—⁠Jehova agaghị ebibikọta ndị ezi omume na ndị ajọ omume

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 7:19​—⁠Olee otú amaokwu a si enyere anyị aka ịkwadebe maka ọdịnihu? (w09 9/⁠15 23 ¶10)

    • Ezik. 8:12​—⁠Olee otú amaokwu a si gosi na enweghị okwukwe nwere ike ime ka mmadụ daba n’omume ọjọọ? (w11 4/⁠15 26 ¶14)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 8:​1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 4:11​—⁠Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 11:5; 2 Kọr. 7:1​—⁠Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 137 ¶4-5​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ