Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jun 2017

Jun 5-​11

JEREMAYA 51-52

Jun 5-​11
  • Abụ nke 37 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Okwu Jehova Na-emezu Otú Ahụ O Si Kwuo Ya”: (Nkeji 10)

    • Jere. 51:​11, 28​—⁠Jehova kpọrọ onye ga-ebibi Babịlọn aha (it-2-E 360 ¶2-3)

    • Jere. 51:30​—⁠Jehova kwuru na Babịlọn agaghị alụso ndị bịara ibibi ha agha (it-2-E 459 ¶4)

    • Jere. 51:​37, 62​—⁠Jehova kwukwara na Babịlọn ga-emecha tọgbọrọ n’efu (it-1-E 237 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 51:25​—⁠Gịnị mere e ji kpọọ Babịlọn “ugwu na-ebibi ihe”? (it-2-E 444 ¶9)

    • Jere. 51:42​—⁠Gịnị ka “oké osimiri” nke ‘ga-erikpu’ Babịlọn pụtara? (it-2-E 882 ¶3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 51:1-11

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha gosi onye nwe ụlọ ihe dị na jw.org/⁠ig, n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI. Pịa IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ