Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jun 2017

Jun 19-​25

EZIKIEL 1-5

Jun 19-​25
  • Abụ nke 75 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Obi Dị Ezikiel Ụtọ Ịkpọsa Ozi Chineke”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ezikiel Na-ekwu.]

    • Ezik. 2:9–3:2​—⁠Ezikiel riri akwụkwọ mpịakọta e dere “abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị” (w08 7/⁠15 8 ¶6-7; it-1-E 1214)

    • Ezik. 3:3​—⁠Obi dị Ezikiel ụtọ ịbụ onye amụma Jehova (w07 7/⁠1 12 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 1:​20, 21, 26-28​—⁠Gịnị ka ụgbọ ịnyịnya ahụ na-agba n’eluigwe nọchiri anya ya? (w07 7/⁠1 11 ¶6)

    • Ezik. 4:​1-7​—⁠Ezikiel ò mere ihe ngosi n’eziokwu iji gosi na a ga-anọchibido Jeruselem? (w07 7/⁠1 12 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 1:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32​—⁠Kpọnyere onye ahụ Vidio E Ji Enye Mmadụ Broshọ Bụ́ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu. Nyezie ya Broshọ bụ́ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 151 ¶17​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ