Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe otu nwanna nwaanyị wepụtara oge na-amụ Baịbụl ma na-atụgharị uche

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Jun 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Teta!, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu kụziere mmadụ nke bụ́ eziokwu gbasara ndụ Chineke nyere anyị. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Okwu Jehova Na-emezu Otú Ahụ O Si Kwuo Ya

Amụma Jeremaya buru gbasara otú a ga-esi bibie Babịlọn na otú ọ ga-esi bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu mezuru nnọọ otú o si buo ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Otú Okwukwe Gị Siruru n’Ike ná Nkwa Ndị Jehova Kwere?

Jọshụa mere ka o doo anya na ọ dịghị otu n’ime nkwa ndị Jehova kwere mba Izrel nke na-emezughị. Olee otú okwukwe anyị n’ebe nkwa ndị Chineke kwere ga-esi sikwuo ike?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ichere Jehova Ga-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa

Gịnị nyeere Jeremaya aka iji obi ụtọ die nsogbu ndị bịaara ya n’agbanyeghị na ọ hụsiri anya? Olee otú anyị ga-esi jikere maka ọnwụnwa ndị ga-abịa n’ọdịnihu?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Obi Dị Ezikiel Ụtọ Ịkpọsa Ozi Chineke

N’ọhụụ, Jehova nyere Ezikiel akwụkwọ mpịakọta, gwakwa ya rie ya. Gịnị ka ọ pụtara?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ka Ikwusa Ozi Ọma Na-atọ Gị Ụtọ

Ikwusa ozi ọma Alaeze Chineke nwere ike ịna-esiri anyị ike mgbe ụfọdụ, ma Chineke chọrọ ka anyị jiri obi ụtọ na-ejere ya ozi. Gịnị ga-eme ka anyị jiri obi ụtọ na-arụ ọrụ a Chineke nyere anyị?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

À Ga-aka Gị Akara Maka Nzọpụta?

Ọhụụ Ezikiel bu ụzọ mezuo mgbe e bibiri Jeruselem oge ochie. Olee otú mmezu ya nke oge a si gbasa anyị?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kpọọ Omume Ọ Bụla Jehova Kpọrọ Asị Asị

Anyị kwesịrị ịkata obi kpọọ ihe ọjọọ asị ma na-akpa àgwà ọma. Olee otú anyị ga-esi eme ya? Gịnị mere o ji dị ezigbo mkpa ime otú ahụ?