Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jun 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 38-44

Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka

Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka

Obi kwesịrị isi ndị ji obi ha niile na-efe Jehova ike na ọ ga-enyere ha aka n’ụdị nsogbu ọ bụla bịaara ha

41:1-4

  • Ọrịa jiri Devid aka ọjọọ

  • Devid nyeere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha aka

  • Devid atụghị anya na Jehova ga-eji ọrụ ebube agwọ ya, kama ọ rịọrọ ya ka o nyere ya aka, kasie ya obi, ma nye ya amamihe

  • Jehova ma na Devid na-eguzosi ike n’ezi ihe