Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ndị a ji traktị na-ezi mmadụ ozi ọma na Mọlta

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Jun 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! na traktị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Tụkwasị Jehova Obi ma Na-eme Ihe Ọma

Mee ihe ndị dị́ n’Abụ Ọma 37. Ha ga-abara gị uru.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Jiri Vidio Na-akụzi Ihe

Gịnị mere anyị ga-eji jiri vidio na-akụziri ndị mmadụ ihe n’ozi ọma? Olee otú vidio ndị ahụ ga-esi eme ka otú anyị si akụzi ihe dịkwuo mma?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka

Ekpere Devid dị́ n’Abụ Ọma 41 nwere ike ịgba anyị ume mgbe anyị na-arịa ọrịa ma ọ bụkwanụ mgbe anyị nwere nsogbu ndị ọzọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Agaghị Eleghara Onye Obi Ya Tiwara Etiwa Anya

N’Abụ Ọma 51, Devid kwuru otú obi si gbawaa ya n’ihi mmehie dị oké njọ o mere. Olee ihe nyeere ya aka ka ya na Chineke dịghachi ná mma?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Alaeze Chineke Achịala Otu Narị Afọ, Chịrịkwa Na-aga

Jiri ajụjụ ndị a tụlee ihe Alaeze Chineke merela kemgbe afọ 1914.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Tụkwasị Jehova Ibu Arọ Gị”

Ihe Devid kwuru n’Abụ Ọma 55:22 nwere ike inyere anyị aka imeri nsogbu ọ bụla ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ nwere ike ịna-echu anyị ụra.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Chineke Bụ Onye Na-enyere M Aka”

Devid toro Jehova n’ihi okwu ya. Olee amaokwu Baịbụl ndị nyeere gị aka mgbe nsogbu bịaara gị?