Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 24-27

Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu

Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

Akwụkwọ Ezikiel kwuru kpọmkwem otú a ga-esi ebibi Taya.

  • 26:7-11

    Mgbe afọ 607 T.O.N.K. gachara, ònye bibiri isi obodo Taya?

  • 26:4, 12

    N’afọ 332 T.O.N.K., ònye ji ájá na nkume dị n’isi obodo Taya e bibiri ebibi wụchie mmiri, sizie n’elu ya gafere gaa bibie agwaetiti Taya?

Olee amụma Baịbụl ị na-atụ anya ka o mezuo otú ahụ e si buo ya?