Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 21-23

Ọ Bụ Onye O Ruuru Ịchị Ga-achị

Ọ Bụ Onye O Ruuru Ịchị Ga-achị
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

Ọ bụ Jizọs ka “o ruuru ịchị” dị ka Ezikiel buru n’amụma.

  • Jen. 49:10

    Olee agbụrụ Mesaya ahụ si?

  • 2 Sam. 7:12, 16

    Olee onye alaeze ya ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi?

  • Mat. 1:16

    Matiu kwuru na a mụrụ Jizọs n’ezinụlọ onye, iji gosi na ọ bụ ya ka o ruuru ịnọkwasị n’ocheeze Devid?

Olee ihe ị mụtara n’otú a Jehova si mee ka Jizọs bụrụ eze n’ụzọ iwu kwadoro?