Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

Julaị 24-​30

EZIKIEL 21-23

Julaị 24-​30
  • Abụ nke 99 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ọ Bụ Onye O Ruuru Ịchị Ga-achị”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 21:25—Eze Zedekaya bụ “onyeisi ọjọọ nke Izrel” (w07 7/1 13 ¶11)

    • Ezik. 21:26—A ga-akwụsị inwe ndị si n’agbụrụ Devid ga na-achị na Jeruselem (w11 8/15 9 ¶6)

    • Ezik. 21:27—Ọ bụ Jizọs Kraịst bụ “onye o ruuru” ịchị (w14 10/15 10 ¶14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 21:3—Gịnị bụ “mma agha” ahụ Jehova mịpụtara n’ọbọ ya? (w07 7/1 14 ¶1)

    • Ezik. 23:49—Olee ihe ọjọọ ụmụ Izrel mere nke e kwuru okwu ya n’isi nke 23, oleekwa ihe ọ na-akụziri anyị? (w07 7/1 14 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 21:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Gwa ya gbasara vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Gwa onye ị na-enye magazin kwa ọnwa gbasara vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 217 ¶1–3

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ