Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 18-20

Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?

Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?

18:21, 22

  • Ọ bụrụ na Jehova agbaghara anyị mmehie ndị anyị mere, ọ gaghị enye anyị ntaramahụhụ maka ha ọzọ.

Ihe ụfọdụ mere na Baịbụl e dere n’okpuru ebe a ga-enye aka mee ka obi sie gị ike na Jehova na-agbaghara mmehie kpamkpam.

Eze Devid

  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Eze Manase

  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Pita Onyeozi

  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Olee otú m ga-esi na-agbaghara mmejọ ka Jehova?