Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

Julaị 17-​23

EZIKIEL 18-20

Julaị 17-​23
  • Abụ nke 21 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 18:19, 20—Jehova na-enye onye ọ bụla ntaramahụhụ maka ihe o metara (w12 7/1 18 ¶2)

    • Ezik. 18:21, 22—Jehova dị njikere ịgbaghara ndị chegharịrịnụ, ọ gaghịkwa enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha ọzọ (w12 7/1 18 ¶3-7)

    • Ezik. 18:23, 32—Jehova na-ebibi ndị ajọ omume naanị ma ha jụ ichegharị (w08 4/1 8 ¶4; w06 12/1 27 ¶11)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 18:29—Gịnị mere ụmụ Izrel ji chewe na ụzọ Jehova ezighị ezi, oleekwa otú anyị nwere ike isi zere ime ka ha? (w13 8/15 11 ¶9)

    • Ezik. 20:49—Gịnị mere ndị mmadụ ji sị na Ezikiel na-atụ ilu, oleekwa ihe anyị kwesịrị ịkpachara anya maka ya? (w07 7/1 14 ¶3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 20:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Jọn 5:19—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 3:2-5—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Lee mwb16.08 8 ¶2.)

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.05 32—Isiokwu: Olee Otú Ọgbakọ Ga-esi Gosi na Obi Dị Ha Ụtọ Mgbe A Mara Ọkwa na A Nabatala Onye A Chụrụ n’Ọgbakọ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ