Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 15-17

Ị̀ Na-emezu Nkwa Ndị I Kwere?

Ị̀ Na-emezu Nkwa Ndị I Kwere?

17:18, 19

  • Olee ọgbụgba ndụ Eze Zedekaya mebiri?

    Olee ntaramahụhụ ndị o nwetara maka imebi ọgbụgba ndụ ahụ?

  • Olee nkwa ndị m kwere na nkwekọrịta mụ na ndị mmadụ nwere?

    Olee nsogbu ndị nwere ike ịdakwasị m ma m ghara imezu ha?