Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

Julaị 10-​16

EZIKIEL 15-17

Julaị 10-​16
  • Abụ nke 11 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ị̀ Na-emezu Nkwa Ndị I Kwere?”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 17:1-4—Ndị Babịlọn ji Zedekaya dochie Eze Jehoyakin (w07 7/1 12 ¶6)

    • Ezik. 17:7, 15—Zedekaya mebiri ọgbụgba ndụ ya na Babịlọn ma gaa ka Ijipt nyere ya aka n’agha (w07 7/1 12 ¶6)

    • Ezik. 17:18, 19—Jehova tụrụ anya na Zedekaya ga-emezu nkwa o kwere (w12 10/15 30 ¶11; w88 9/15 17 ¶8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 16:60—Gịnị bụ “ọgbụgba ndụ nke na-adịru mgbe ebighị ebi,” oleekwa ndị so n’ọgbụgba ndụ ahụ? (w88 9/15 17 ¶7)

    • Ezik. 17:22, 23—Ònye bụ ‘ome ahụ pupụtara n’elu alaka’ nke Jehova sịrị na ọ ga-adọgharị? (w07 7/1 12 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 16:28-42

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 36

  • Ahapụla Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Maka na Ị Na-ahụzi Ihe Ị Na-atụghị Anya Ya: (Nkeji 10) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi na Teta! Mee 2014, peeji nke 12-13.

  • Bụrụ Enyi Jehova—Na-ekwu Eziokwu: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Bụrụ Enyi Jehova—Na-ekwu Eziokwu. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ihe ndị ha mụtara na vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 15 ¶1-8

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 137 na Ekpere