Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ihe I Nwere Ike Ikwu

ỤLỌ NCHE

Ajụjụ: Chineke ò kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:4

Akwụkwọ: Ụlọ Nche a kọwara ihe Baịbụl kwuru banyere ndụ na ọnwụ.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Ajụjụ: Gịnị mere ahụhụ ji ju ebe niile n’ụwa taa?

Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 5:19

Eziokwu: Ọ bụ Ekwensu na-achị ụwa a.

OLEE OTÚ ANYỊ NA NDỊ MMADỤ SI AMỤ BAỊBỤL?

Vidio: Ndịàmà Jehova na-enwe mmasị ịna-aga na nke ndị mmadụ ka ha na ha na-amụ Baịbụl n’efu. Ha na-eji Baịbụl aza ajụjụ ndị dị ka: Gịnị mere ahụhụ ji ju ebe niile n’ụwa taa? Olee otú ezinụlọ m ga-esi na-enwe obi ụtọ? Obere vidio a gosiri otú anyị na ndị mmadụ sị amụ Baịbụl. [Kpọnyere ya vidio Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?] Anyị na gị nwere ike iji akwụkwọ a na-amụ ihe. [Gosi ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ ihe. O kwe mee, gosi ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ ihe.]

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.