Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Julaị 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 69-73

Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi

Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi

Anyị kwesịrị igosi na anyị na-anụ ọkụ n’obi n’ofufe Jehova

69:9

  • Devid ji ịnụ ọkụ n’obi fee Jehova ná ndụ ya niile

  • Devid agbachighị nkịtị mgbe a na-ama Jehova aka ma ọ bụ na-akọcha aha ya

Ndị torola eto kwesịrị inyere ndị na-eto eto aka ka ha na-anụ ọkụ n’obi

71:17, 18

  • O nwere ike ịbụ Devid dere Abụ Ọma nke 71. O kwuru na ya chọrọ ịkọrọ ndị a ka ga-amụ n’ọdịnihu banyere Jehova

  • Ndị nne na nna na ndị ọzọ torola eto kwesịrị ịna-akụziri ndị na-eto eto gbasara Jehova

Otú anyị si anụ ọkụ n’obi ga-eme ka anyị na-agwa ndị ọzọ ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ

72:3, 12, 14, 16-19