Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Nwanna nwaanyị a na-ezi onye nọ n’ugbo ozi ọma na Kameruun

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Ụlọ Nche na broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi enye ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Toonụ Jehova, Onye Na-anụ Ekpere

Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-etinye nkwa anyị kwere Chineke n’ekpere? Olee otú ekpere gị ga-esi egosi na ị tụkwasịrị Jehova obi? (Abụ Ọma 61-65)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Anyị Ga-enwe Ike Ịna-eto Chineke ma Ọ Bụrụ na Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko

Olee ihe ndị ị ga-eji oge gị na-eme ma ọ bụrụ na ị naghị ebi ndụ okomoko? Olee otú ị ga-esi ebi ndụ ka Jizọs?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi

Gịnị ka anyị ga-amụta n’otú Devid si fee Chineke? Gịnị ka anyị ga-eme ma ọ bụrụ na ofufe Chineke na-anụ anyị ọkụ n’obi? (Abụ Ọma 69-72)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ì Nwere Ike Iji Otu Afọ Nwalee Ya?

Onye ọ bụla nwalere ịsụ ụzọ ga-enwe ezigbo obi ụtọ, Jehova ga-agọzikwa ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Ọsụ Ụzọ Ga-esi Na-arụzu Awa Ya

O nwere ike iju gị anya ma ị chọpụta na ndị na-akpa afọ ha na ndị ahụ́ na-adịchaghị nwedịrị ike ịna-ezi ozi ọma oge niile.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-echeta Ihe Niile Jehova Mere

Olee ihe ndị so n’ihe Jehova mere? Olee otú ichebara ihe ndị ahụ echiche ga-esi abara anyị uru? (Abụ Ọma 74-78)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?

Onye dere Abụ Ọma nke 83 gosiri na ọ bụ Jehova kacha mkpa ná ndụ ya. Olee otú anyịnwa ga-esi eme ka ya?