• Abụ nke 125 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Atụ Nwa Mmefu”: (Nkeji 10)

    • Luk 15:11-16—Otu nwa nnupụisi biri ndụ ịla n’iyi, ma mefusịa ihe nketa ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 15:17-24—Mgbe o chegharịrị, nna ya nabataghachiri ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 15:25-32—E nyeere nwanne ya nwoke tọrọ ya aka ịgbanwe otú o si ele ihe anya

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 14:26—Gịnị ka ịkpọasị a na-ekwu okwu ya n’amaokwu a pụtara? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 16:10-13—Gịnị ka Jizọs chọrọ ka ndị na-eso ụzọ ya ghọta gbasara ‘akụ̀ ajọ omume’? (w17.07 8 ¶7-8)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 14:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 32 ¶14-15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 107

  • Nwa Mmefu Alọta”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye obere vidio si na vidio Nwa Mmefu Alọta.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 31

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 139 na Ekpere