Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jenụwarị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 29-33

“Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”

“Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”

Eze Jizọs na-ahọpụta “ndị isi” ma ọ bụ ndị okenye ga na-elekọta ìgwè atụrụ ya

32:1-3

  • Dị ka “ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo,” ha na-echebe ìgwè atụrụ Chineke ma mgbe ihe na-esiri ha ike ma mgbe ha dara mbà

  • Dị ka “mmiri iyi ndị dị n’ala mmiri na-adịghị,” ha na-enye ndị akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke eziokwu dị n’Okwu Chineke

  • Dị ka “ndò nke oké nkume dị elu n’ala kpọrọ nkụ,” ha na-eji Okwu Chineke eduzi ìgwè atụrụ Chineke ma na-eme ka ha nweta ume