Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jenụwarị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 43-46

Jehova Bụ Chineke nke Amụma

Jehova Bụ Chineke nke Amụma
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

Ihe dị ka narị afọ abụọ tupu e bibie Babịlọn, Jehova si n’ọnụ Aịzaya kwuo ihe niile banyere otú a ga-esi bibie ya.

44:27–45:2

  • Ọ bụ Saịrọs ga-ebibi Babịlọn

  • Ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ga-eghe oghe

  • Osimiri Yufretis nke so n’ihe ndị na-echebe obodo ahụ ‘ga-atakọ’