Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jenụwarị 2017

Jenụwarị 30–Febụwarị 5

AỊZAYA 43-46

Jenụwarị 30–Febụwarị 5
  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Bụ Chineke nke Amụma”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 44:26-28—Jehova buru amụma na a ga-ewughachi Jeruselem na ụlọ nsọ ya, nakwa na Saịrọs ga-emeri Babịlọn (ip-2 71-72 ¶22-23)

    • Aịza. 45:1, 2—Jehova kwuru otú ndị agha ga-esi bata merie Babịlọn (ip-2 77-78 ¶4-6)

    • Aịza. 45:3-6—Jehova kwuru ihe mere o ji jiri Saịrọs bibie Babịlọn (ip-2 79-80 ¶8-10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 43:10-12—Olee otú o si bụrụ na ụmụ Izrel bụ ndị àmà Jehova? (w14 11/15 21-22 ¶14-16)

    • Aịza. 43:25—Olee ihe bụ́ isi mere Jehova ji ehichapụ mmebi iwu anyị? (ip-2 60 ¶24)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 46:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Zie onye ọrụ ibe gị ma ọ bụ nwa akwụkwọ ibe gị ozi ọma mgbe ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl Isi nke 4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ