40:29-31

  • Ugo nwere ike ịnọ n’elu na-erugharị ruo ọtụtụ awa. Ihe na-enyere ya aka bụ ikuku ọkụ na-esi n’ala akwụgo. Ugo hụ ebe ikuku ọkụ dị, ọ na-efere gaa ebe ahụ, ikuku ọkụ ahụ eburuzie ya na-ala elu. O nwere ebe ọ ga-ebugoru ya, ugo ahụ efepụ fere gaa ebe ọzọ ikuku ọkụ dị, ikuku ọkụ nke ahụ eburukwa ya na-ala elu. Otú ahụ ka ọ ga-emere ya na-aga

  • E nwere ike iji otú a ikuku ọkụ si enyere ugo aka ịna-erugharị tụnyere otú Chineke si enye anyị ike anyị ga-eji nọgide na-efe ya