Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Jenụwarị 2017

Jenụwarị 2-8

AỊZAYA 24-28

Jenụwarị 2-8
  • Abụ nke 12 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Na-elekọta Ndị Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 26:15—Olee otú anyị nwere ike isi nye aka mgbe Jehova ‘na-agbatị ókè niile nke ala a’? (w15 7/15 11 ¶18)

    • Aịza. 26:20—Gịnị ka ọ dị ka ọ̀ bụ ya bụ ‘ọnụ ụlọ ahụ dị n’ime’ e buru n’amụma? (w13 3/15 23 ¶15-16)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 28:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. N’ọnwa Jenụwarị, ndị nkwusa hụ onye chọrọ ịmatakwu gbasara ihe mere Chineke ji kee ụwa, ha nwere ike inye ya broshọ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi. Ha nwere ike ịkọwara ya ihe dị na peeji nke 22 na nke 23 na broshọ ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ