Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JENỤWARỊ 2016

Jenụwarị 25-31

EZRA 6-10

Jenụwarị 25-31
  • Abụ nke 10 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Chọrọ Ka Anyị Jiri Obi Anyị Niile Na-efe Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezra 9:1, 2—Olee ihe mere ndị Juu ịlụ ndị mba ọzọ ma ọ bụkwanụ ndị mba ọzọ ịlụ ha ji jọgbuo onwe ya? (w06 1/15 20 ¶1)

    • Ezra 10:3—Gịnị mere e ji chụlaa ndị inyom ahụ na ụmụ ha? (w06 1/15 20 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Ezra 7:18-28 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Nye mmadụ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke, a tụlee isi nke 8, ajụjụ nke 1, paragraf nke 1. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye natara Ozi Ọma Si n’Aka Chineke. Gị na onye ahụ mụọkwa isiokwu nke 8, ajụjụ nke 1, paragraf nke 2. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji Ozi Ọma Si n’Aka Chineke, isi nke 8, ajụjụ nke 2 amụrụ mmadụ Baịbụl.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ