Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JENỤWARỊ 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 IHE E MERE 33-36

Jehova Na-agbaghara Onye Ji Obi Ya Niile Chegharịa

Jehova Na-agbaghara Onye Ji Obi Ya Niile Chegharịa
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

MANASE

Jehova hapụrụ ndị Asiria ka ha tụọ ya ịgà, kpụrụ ya gaa Babịlọn

TUPU A KPỤRỤ YA

  • Ọ rụụrụ chi ụgha dị iche iche ebe ịchụàjà

  • O ji ụmụ ya chụọ àjà

  • O gburu ndị aka ha dị ọcha

  • O mere ka ndị obodo ya niile na-eme mgbaasị

MGBE O SI BABỊLỌN LỌTA

  • O wedara onwe ya ala

  • Ọ rịọrọ Jehova mgbaghara, chụọkwara ya àjà

  • O bibiri ebe ịchụàjà ọ rụụrụ chi ụgha dị iche iche

  • Ọ gbara ndị Izrel ume ka ha fewe Jehova

JOSAYA

MGBE Ọ NA-ACHỊ

  • O fere Jehova

  • O mere ka Juda na Jeruselem kwụsị ikpere arụsị

  • Ọ rụziri ụlọ Jehova, chọtakwa akwụkwọ Iwu Jehova